Aịzaya 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’oge ahụ, Jehova kwuru okwu site n’ọnụ Aịzaya nwa Emọz,+ sị: “Gaa+ tọpụ ákwà iru uju i kere n’úkwù;+ yipụkwa akpụkpọ ụkwụ i yi n’ụkwụ.”+ O wee mee otú ahụ, gbara ọtọ na-ejegharị n’ụkwụ efu.+ Maịka 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi nke a, m ga-akwa ákwá arịrị, tiekwa mkpu ákwá;+ m ga-agba ụkwụ efu, gbarakwa ọtọ na-ejegharị.+ M ga na-eti mkpu dị ka nkịta ọhịa, na-erukwa uju dị ka nne enyí nnụnụ.
2 n’oge ahụ, Jehova kwuru okwu site n’ọnụ Aịzaya nwa Emọz,+ sị: “Gaa+ tọpụ ákwà iru uju i kere n’úkwù;+ yipụkwa akpụkpọ ụkwụ i yi n’ụkwụ.”+ O wee mee otú ahụ, gbara ọtọ na-ejegharị n’ụkwụ efu.+
8 N’ihi nke a, m ga-akwa ákwá arịrị, tiekwa mkpu ákwá;+ m ga-agba ụkwụ efu, gbarakwa ọtọ na-ejegharị.+ M ga na-eti mkpu dị ka nkịta ọhịa, na-erukwa uju dị ka nne enyí nnụnụ.