1 Samuel 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee. 2 Samuel 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid ji ike ya dum na-etegharị egwú n’ihu Jehova, Devid yikwa efọd+ ákwà linin n’oge ahụ.
18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.