1 Samuel 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị inyom ahụ bụ́ ndị na-enwe aṅụrị nọ na-agụ egwú, sị:“Sọl egbuwo puku kwuru puku,Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku.”+ 1 Samuel 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye a ọ́ bụghị Devid onye ha nọ na-agbara egwú, na-agụkwa, sị, ‘Sọl egbuwo puku kwuru puku, Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku’?”+
7 Ndị inyom ahụ bụ́ ndị na-enwe aṅụrị nọ na-agụ egwú, sị:“Sọl egbuwo puku kwuru puku,Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku.”+
5 Onye a ọ́ bụghị Devid onye ha nọ na-agbara egwú, na-agụkwa, sị, ‘Sọl egbuwo puku kwuru puku, Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku’?”+