Jenesis 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya na Hega wee nwee mmekọahụ, o wee tụrụ ime. Mgbe ọ matara na ya dị ime, ọ malitere ileda nne ya ukwu anya.+
4 Ya na Hega wee nwee mmekọahụ, o wee tụrụ ime. Mgbe ọ matara na ya dị ime, ọ malitere ileda nne ya ukwu anya.+