Ilu 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye kpọrọ gị asị, nye ya nri ka o rie; ọ bụrụkwa na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ.+ Ndị Rom 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ.+ Na-emenụ ihe dị mma n’anya mmadụ niile.
21 Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye kpọrọ gị asị, nye ya nri ka o rie; ọ bụrụkwa na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ.+