17 Leba anya na ya mara ihe ị ga-eme, n’ihi na e kpebisiwo+ ike ime ka ọdachi dakwasị nna anyị ukwu na ụlọ ya dum, ebe ọ bụ onye na-abaghị n’ihe+ nke na o siri ike ịgwa ya okwu.”
21 Ma Devid kwuru, sị: “Ọ bụ nnọọ n’efu ka m chebere ihe niile nwoke a nwere n’ala ịkpa, ọ dịghịkwa otu n’ime ihe niile o nwere nke furu efu,+ n’agbanyeghị nke ahụ, o ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma.+