Jenesis 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú o sina dị, chetakwa m ozugbo ihe gaziiri gị,+ biko, gosikwa m obiọma* ma kọọrọ Fero banyere m,+ meekwa ka m si n’ụlọ a pụta.
14 Otú o sina dị, chetakwa m ozugbo ihe gaziiri gị,+ biko, gosikwa m obiọma* ma kọọrọ Fero banyere m,+ meekwa ka m si n’ụlọ a pụta.