Jenesis 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee biri n’ụlọikwuu malite na Havila+ n’akụkụ Shọọ,+ bụ́ nke dị n’ihu Ijipt, ruo Asiria. N’ihu ụmụnne ya niile ka o bi.+ Ọpụpụ 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E mesịa, Mozis mere ka Izrel si n’Oké Osimiri Uhie pụọ, ha wee banye n’ala ịkpa Shọọ+ ma gaa ije n’ala ịkpa ahụ ruo ụbọchị atọ, ma ha ahụghị mmiri.+
18 Ha wee biri n’ụlọikwuu malite na Havila+ n’akụkụ Shọọ,+ bụ́ nke dị n’ihu Ijipt, ruo Asiria. N’ihu ụmụnne ya niile ka o bi.+
22 E mesịa, Mozis mere ka Izrel si n’Oké Osimiri Uhie pụọ, ha wee banye n’ala ịkpa Shọọ+ ma gaa ije n’ala ịkpa ahụ ruo ụbọchị atọ, ma ha ahụghị mmiri.+