Abụ Ọma 74:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Anyị ahụghị ihe e ji mara anyị; e nwekwaghị onye amụma,+Ọ dịghị onye n’ime anyị nke maara mgbe ihe a ga-adịru. Abụ Ákwá 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọnụ ụzọ ámá ya+ niile emiela ala. O bibiwo ihe niile e ji atụchi ha, kụriekwa ha.Eze ya na ndị isi ya nọ n’ime mba dị iche iche.+ E nweghị iwu ọ bụla.+Ndị amụma ya ahụghịkwa ọhụụ ọ bụla site n’aka Jehova.+
9 Anyị ahụghị ihe e ji mara anyị; e nwekwaghị onye amụma,+Ọ dịghị onye n’ime anyị nke maara mgbe ihe a ga-adịru.
9 Ọnụ ụzọ ámá ya+ niile emiela ala. O bibiwo ihe niile e ji atụchi ha, kụriekwa ha.Eze ya na ndị isi ya nọ n’ime mba dị iche iche.+ E nweghị iwu ọ bụla.+Ndị amụma ya ahụghịkwa ọhụụ ọ bụla site n’aka Jehova.+