19 E nwekwara ụfọdụ n’ime ụmụ Manase bụ́ ndị gbakwuuru Devid mgbe ya na ndị Filistia bịara+ ibuso Sọl agha; ma o nyeghịrị ha aka, n’ihi na mgbe ndị isi+ ndị Filistia gbasịrị izu, ha gwara ya ka ọ lawa, sị: “Ọ ga-agbakwuru onyenwe ya Sọl bụ́ nke ga-eri isi anyị.”+