1 Samuel 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Hibru bụ́ ndị dụnyeere ndị Filistia+ úkwù n’oge gara aga, ndị sokwa ha gbagoo wee gbaa ebe ha mara ụlọikwuu gburugburu, ọbụna ha onwe ha nọ na-adụnyere Izrel bụ́ ndị so Sọl na Jọnatan úkwù.
21 Ndị Hibru bụ́ ndị dụnyeere ndị Filistia+ úkwù n’oge gara aga, ndị sokwa ha gbagoo wee gbaa ebe ha mara ụlọikwuu gburugburu, ọbụna ha onwe ha nọ na-adụnyere Izrel bụ́ ndị so Sọl na Jọnatan úkwù.