1 Samuel 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee bilie gaa n’ihu gbawa ọsọ ọ na-agba+ n’ihi Sọl n’ụbọchị ahụ, e mesịa, ọ gbakwuuru Ekish eze Gat.+ 1 Samuel 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee bilie, ya na narị ndị ikom isii+ so ya wee gakwuru Ekish+ nwa Meyọk, eze Gat.
10 Devid wee bilie gaa n’ihu gbawa ọsọ ọ na-agba+ n’ihi Sọl n’ụbọchị ahụ, e mesịa, ọ gbakwuuru Ekish eze Gat.+