42 Abigel+ wee mee ngwa bilie nọkwasị+ n’elu ịnyịnya ibu, ya na ụmụ nwaanyị ise na-ejere ya ozi, bụ́ ndị ji ụkwụ na-abịa ya n’azụ; o wee soro ndị ozi Devid wee ghọọ nwunye ya.
3 Devid wee binyere Ekish n’ime Gat, ya na ndị ikom ya, onye nke ọ bụla na ezinụlọ ya,+ Devid na nwunye ya abụọ, bụ́ Ahịnoam+ nwaanyị Jezril na Abigel,+ nwunye Nebal, nwaanyị Kamel.