1 Samuel 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee mata na Sọl na-akpara ya nkata ọjọọ.+ O wee gwa Abayata onye nchụàjà, sị: “Biko, weta efọd ebe a.”+
9 Devid wee mata na Sọl na-akpara ya nkata ọjọọ.+ O wee gwa Abayata onye nchụàjà, sị: “Biko, weta efọd ebe a.”+