Ndị Ikpe 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nwoke ahụ wee gosi ha ụzọ ha ga-esi banye n’obodo ahụ; ha wee jiri ihu mma agha+ bibie obodo ahụ, ma ha hapụrụ nwoke ahụ na ezinụlọ ya dum.+
25 Nwoke ahụ wee gosi ha ụzọ ha ga-esi banye n’obodo ahụ; ha wee jiri ihu mma agha+ bibie obodo ahụ, ma ha hapụrụ nwoke ahụ na ezinụlọ ya dum.+