Daniel 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma Belshaza+ bụ́ eze meere otu puku mmadụ n’ime ndị ukwu ya oké oriri, ọ nọkwa n’ihu otu puku mmadụ ahụ na-aṅụ mmanya.+ Luk 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 m ga-asịkwa+ mkpụrụ obi m: “Mkpụrụ obi, i nwere ọtụtụ ezi ihe m kpakọbara maka ọtụtụ afọ; tụsara ahụ́, na-eri, na-aṅụ, mee onwe gị obi ụtọ.”’+
5 Ma Belshaza+ bụ́ eze meere otu puku mmadụ n’ime ndị ukwu ya oké oriri, ọ nọkwa n’ihu otu puku mmadụ ahụ na-aṅụ mmanya.+
19 m ga-asịkwa+ mkpụrụ obi m: “Mkpụrụ obi, i nwere ọtụtụ ezi ihe m kpakọbara maka ọtụtụ afọ; tụsara ahụ́, na-eri, na-aṅụ, mee onwe gị obi ụtọ.”’+