15 Ọ ghọwokwa onye na-eweghachi mkpụrụ obi gị na onye ga-elekọta gị n’agadi,+ n’ihi na nwunye nwa gị nke hụrụ gị n’anya,+ bụ́ onye ka ụmụ ndị ikom asaa mma,+ amụwo ya.”
6 “Kanye m dị ka akara n’elu obi gị,+ dị ka akara n’ogwe aka gị; n’ihi na ịhụnanya siri ike dị ka ọnwụ,+ ọ naghị ekwe ekwe dị ka Shiol, ọ na-achọsi ikwesị ntụkwasị obi+ ike. Ọ na-enwu dị ka ọkụ, bụ́ ire ọkụ nke Jaa.+