7 di ya ewee nụ ya ma gba ya nkịtị n’ụbọchị ọ nụrụ ya, nkwa nwaanyị ahụ kwere agaghị agbanwe, ma ọ bụ, iyi ọ ṅụrụ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ agaghị agbanwe.+
14 Ma ọ bụrụ na di ya agba ya nnọọ nkịtị site n’ụbọchị ruo n’ụbọchị, nwoke ahụ emewo ka nkwa ya niile ma ọ bụ iyi niile ọ ṅụrụ ịsọ ihe nsọ dịrị irè.+ O mewo ka ha dị irè n’ihi na ọ gbara ya nkịtị n’ụbọchị ọ nụrụ ha.