1 Samuel 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee ruo na ngwa ngwa e bubatara igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ha mara ụlọikwuu, ndị Izrel niile malitere iti mkpu n’oké olu,+ nke mere na ebe niile gbara aghara. 1 Samuel 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E bukwaara igbe Chineke,+ ụmụ abụọ Ilaị, bụ́ Họfnaị na Finihas, nwụkwara.+ Abụ Ọma 78:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 O wee kwe ka a dọrọ ike ya n’agha,+Kwekwa ka onye mmegide weghara ịma mma ya.+
5 O wee ruo na ngwa ngwa e bubatara igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ha mara ụlọikwuu, ndị Izrel niile malitere iti mkpu n’oké olu,+ nke mere na ebe niile gbara aghara.