Jenesis 24:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 “Tupu m na-ekwucha+ nke ahụ n’obi m,+ lee, Ribeka bu ite ya n’ubu na-abịa; o wee gbadaa n’isi mmiri ahụ wee malite isere mmiri.+ M wee sị ya, ‘Biko, nyetụ m mmiri ka m ṅụọ.’+ Nehemaya 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze wee sị m: “Gịnị ka ị na-achọ ka e meere gị?”+ Ozugbo ahụ, m kpekuru Chineke nke eluigwe+ ekpere.+
45 “Tupu m na-ekwucha+ nke ahụ n’obi m,+ lee, Ribeka bu ite ya n’ubu na-abịa; o wee gbadaa n’isi mmiri ahụ wee malite isere mmiri.+ M wee sị ya, ‘Biko, nyetụ m mmiri ka m ṅụọ.’+
4 Eze wee sị m: “Gịnị ka ị na-achọ ka e meere gị?”+ Ozugbo ahụ, m kpekuru Chineke nke eluigwe+ ekpere.+