Joshụa 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee tinye ha n’ọgba aghara n’ihu Izrel,+ ha wee sụọ ha akwụ na Gibiọn+ ma si n’ụzọ e si agbago Bet-horọn chụrụ ha gawa, gburukwa ha ruo Azika+ na Makida.+ Ndị Ikpe 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee jiri ihu mma agha na-etinye Sisera na ụgbọ ịnyịnya agha ya niile na ndị agha ya niile n’ọgba aghara+ n’ihu Berak. N’ikpeazụ, Sisera si n’ụgbọ ịnyịnya wụtuo jiri ụkwụ gbawa ọsọ.
10 Jehova wee tinye ha n’ọgba aghara n’ihu Izrel,+ ha wee sụọ ha akwụ na Gibiọn+ ma si n’ụzọ e si agbago Bet-horọn chụrụ ha gawa, gburukwa ha ruo Azika+ na Makida.+
15 Jehova wee jiri ihu mma agha na-etinye Sisera na ụgbọ ịnyịnya agha ya niile na ndị agha ya niile n’ọgba aghara+ n’ihu Berak. N’ikpeazụ, Sisera si n’ụgbọ ịnyịnya wụtuo jiri ụkwụ gbawa ọsọ.