2 Ndị Eze 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee, ọkụ si n’eluigwe daa rechapụ+ ndị isi ndị agha iri ise nke mbụ na nke abụọ, tinyere ndị agha iri ise ha, ma ugbu a, ka mkpụrụ obi m dị oké ọnụ ahịa n’anya gị.”
14 Lee, ọkụ si n’eluigwe daa rechapụ+ ndị isi ndị agha iri ise nke mbụ na nke abụọ, tinyere ndị agha iri ise ha, ma ugbu a, ka mkpụrụ obi m dị oké ọnụ ahịa n’anya gị.”