Jenesis 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Isọ wee sị: “Biko, ka m kpọnye gị ụfọdụ n’ime ndị so m.” O wee sị: “Nke a ọ̀ bụ maka gịnị? Ka m nweta ihu ọma onyenwe m.”+ Rut 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee sị: “Ka ihe m masị gị, onyenwe m, n’ihi na ị kasiwo m obi nakwa n’ihi na i kwuwo okwu mesiri ohu gị nwaanyị obi ike,+ ọ bụ ezie na mụ onwe m adịghị ka otu n’ime ndị inyom na-ejere gị ozi.”+
15 Isọ wee sị: “Biko, ka m kpọnye gị ụfọdụ n’ime ndị so m.” O wee sị: “Nke a ọ̀ bụ maka gịnị? Ka m nweta ihu ọma onyenwe m.”+
13 O wee sị: “Ka ihe m masị gị, onyenwe m, n’ihi na ị kasiwo m obi nakwa n’ihi na i kwuwo okwu mesiri ohu gị nwaanyị obi ike,+ ọ bụ ezie na mụ onwe m adịghị ka otu n’ime ndị inyom na-ejere gị ozi.”+