Jenesis 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Adam na nwunye ya bụ́ Iv wee nwee mmekọahụ, o wee tụrụ ime.+ Ka oge na-aga, ọ mụrụ Ken+ wee sị: “Amụtawo m nwoke site n’enyemaka Jehova.”+ Rut 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Boaz wee kpọrọ Rut, o wee bụrụ nwunye ya, ya na ya wee nwee mmekọahụ. Jehova wee mee ka ọ tụrụ ime,+ o wee mụọ nwa nwoke.
4 Adam na nwunye ya bụ́ Iv wee nwee mmekọahụ, o wee tụrụ ime.+ Ka oge na-aga, ọ mụrụ Ken+ wee sị: “Amụtawo m nwoke site n’enyemaka Jehova.”+
13 Boaz wee kpọrọ Rut, o wee bụrụ nwunye ya, ya na ya wee nwee mmekọahụ. Jehova wee mee ka ọ tụrụ ime,+ o wee mụọ nwa nwoke.