Jenesis 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee gụọ ya Noa,+ sị: “Onye a ga-ewetara anyị nkasi obi n’ọrụ anyị nakwa ná ndọgbu anyị na-adọgbu onwe anyị n’ọrụ n’ihi ọnụ Jehova bụrụ ala.”+ Jenesis 41:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+ Ọpụpụ 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E mesịa, ọ mụrụ nwa nwoke, o wee gụọ ya Geshọm,+ n’ihi na, o kwuru, sị: “Abụ m onye mbịarambịa n’ala ọzọ.”+ Matiu 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ ga-amụ nwa nwoke, ị ga-agụ ya Jizọs,+ n’ihi na ọ ga-azọpụta+ ndị ya+ ná mmehie ha.”+
29 O wee gụọ ya Noa,+ sị: “Onye a ga-ewetara anyị nkasi obi n’ọrụ anyị nakwa ná ndọgbu anyị na-adọgbu onwe anyị n’ọrụ n’ihi ọnụ Jehova bụrụ ala.”+
51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+
22 E mesịa, ọ mụrụ nwa nwoke, o wee gụọ ya Geshọm,+ n’ihi na, o kwuru, sị: “Abụ m onye mbịarambịa n’ala ọzọ.”+