Abụ Ọma 95:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+
6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+