2 Ihe E Mere 31:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’agụnyeghị ụmụ nwoke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ usoro ọmụmụ,+ malite ná ndị gbara afọ atọ gbagowe,+ bụ́ ndị niile na-abịa n’ụlọ Jehova kwa ụbọchị, maka ịrụ ọrụ dịịrị ha dị ka ìgwè ha dị iche iche si dị. Aịzaya 28:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ònye ka a ga-akụziri ihe,+ ònyekwa ka a ga-eme ka ọ ghọta ihe a nụrụ?+ Ọ̀ bụ ndị a kwụsịrị ara, ndị a napụrụ ara?+
16 n’agụnyeghị ụmụ nwoke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ usoro ọmụmụ,+ malite ná ndị gbara afọ atọ gbagowe,+ bụ́ ndị niile na-abịa n’ụlọ Jehova kwa ụbọchị, maka ịrụ ọrụ dịịrị ha dị ka ìgwè ha dị iche iche si dị.
9 Ònye ka a ga-akụziri ihe,+ ònyekwa ka a ga-eme ka ọ ghọta ihe a nụrụ?+ Ọ̀ bụ ndị a kwụsịrị ara, ndị a napụrụ ara?+