27 O wee ruo na mgbe o rutere ebe ahụ, ọ malitere ịfụ opi+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu;+ ụmụ Izrel wee si n’ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu soro ya gbadaa, ya abụrụ onye ndú ha.
20Ma e nwere otu nwoke iberiibe+ n’ebe ahụ, nke aha ya bụ Shiba,+ nwa Bikraị onye ebo Benjamin; o wee fụọ opi,+ sị: “Anyị enweghị òkè n’ebe Devid nọ, anyị enweghịkwa ihe nketa n’ebe nwa Jesi nọ.+ Izrel, onye ọ bụla lakwuru chi ya!”+