1 Samuel 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị Izrel wee hụ na ha nọ n’oké ihe isi ike,+ n’ihi na ihe taara ha akpụ; ha wee na-ezo onwe ha n’ọgba+ nakwa n’oghere dị na nkume nakwa na nkume ndị dị elu nakwa n’oghere ndị dị n’okpuru ala nakwa n’olulu mmiri. 1 Samuel 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị Izrel niile bụ́ ndị zoro+ n’ógbè Ifrem nke bụ́ ugwu ugwu nụrụ na ndị Filistia agbaala ọsọ, ha onwe ha kwa wee chụrụ ha banye n’ọgbọ agha ahụ.
6 Ndị Izrel wee hụ na ha nọ n’oké ihe isi ike,+ n’ihi na ihe taara ha akpụ; ha wee na-ezo onwe ha n’ọgba+ nakwa n’oghere dị na nkume nakwa na nkume ndị dị elu nakwa n’oghere ndị dị n’okpuru ala nakwa n’olulu mmiri.
22 Ndị Izrel niile bụ́ ndị zoro+ n’ógbè Ifrem nke bụ́ ugwu ugwu nụrụ na ndị Filistia agbaala ọsọ, ha onwe ha kwa wee chụrụ ha banye n’ọgbọ agha ahụ.