1 Samuel 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E nwere otu nwoke bụ́ onye ebo Benjamin, aha ya bụ Kish,+ nwa Abayel, nwa Ziroa, nwa Bikorat, nwa Afaya, onye ebo Benjamin,+ ọ bụ nwoke bara ezigbo ọgaranya.+ 1 Ihe E Mere 9:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma Nee+ mụrụ Kish;+ Kish amụọ Sọl;+ Sọl amụọ Jọnatan+ na Malkaị-shua+ na Abinadab+ na Eshbel.+ Ọrụ Ndịozi 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ.
9 E nwere otu nwoke bụ́ onye ebo Benjamin, aha ya bụ Kish,+ nwa Abayel, nwa Ziroa, nwa Bikorat, nwa Afaya, onye ebo Benjamin,+ ọ bụ nwoke bara ezigbo ọgaranya.+
21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ.