1 Samuel 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee gụọ ha ọnụ+ na Bizek, ụmụ Izrel wee dị narị puku mmadụ atọ, ndị Juda dịkwa puku iri atọ. 1 Samuel 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Samuel wee si na Gilgal bilie gawa Gibia nke Benjamin, Sọl wee malite ịgụ ndị Izrel ọnụ, bụ́ ndị ka so ya, ihe dị ka narị ndị ikom isii.+
15 Samuel wee si na Gilgal bilie gawa Gibia nke Benjamin, Sọl wee malite ịgụ ndị Izrel ọnụ, bụ́ ndị ka so ya, ihe dị ka narị ndị ikom isii.+