Ndị Kọlọsi 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi+ n’ihe niile, n’ihi na nke a na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.
20 Unu ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi+ n’ihe niile, n’ihi na nke a na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.