1 Samuel 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe e mesịrị, Devid biliri gaa n’ebe Sọl mara ụlọikwuu ya, Devid wee hụ ebe Sọl dina, tinyere Abna+ nwa Nee onyeisi ndị agha ya; Sọl dina n’ime ụlọikwuu,+ ndị agha ya makwara ụlọikwuu gburugburu ya.
5 Mgbe e mesịrị, Devid biliri gaa n’ebe Sọl mara ụlọikwuu ya, Devid wee hụ ebe Sọl dina, tinyere Abna+ nwa Nee onyeisi ndị agha ya; Sọl dina n’ime ụlọikwuu,+ ndị agha ya makwara ụlọikwuu gburugburu ya.