1 Samuel 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Filistia wee hazie onwe ha n’usoro+ ibuso Izrel agha, agha ahụ wee dịrị Izrel njọ, ndị Filistia wee merie ha,+ gbuo ihe dị ka puku ndị ikom anọ n’ọgbọ agha, n’ọhịa. 1 Samuel 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị ikom Devid wee sị ya: “Lee! Egwu ji anyị ugbu a anyị ka nọ ebe a na Juda,+ ma ya fọdụzie mgbe anyị gara Kaịla ibuso ndị agha ndị Filistia agha!”+
2 Ndị Filistia wee hazie onwe ha n’usoro+ ibuso Izrel agha, agha ahụ wee dịrị Izrel njọ, ndị Filistia wee merie ha,+ gbuo ihe dị ka puku ndị ikom anọ n’ọgbọ agha, n’ọhịa.
3 Ndị ikom Devid wee sị ya: “Lee! Egwu ji anyị ugbu a anyị ka nọ ebe a na Juda,+ ma ya fọdụzie mgbe anyị gara Kaịla ibuso ndị agha ndị Filistia agha!”+