1 Samuel 17:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Devid wee buru isi+ onye Filistia ahụ bute ya Jeruselem, o bubakwara ngwá ọgụ ya n’ụlọikwuu ya.+