Jeremaya 31:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “N’oge ahụ, ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke na ụmụ okorobịa na ndị agadi ga-eji ọṅụ gbaa egwú.+ M ga-eme ka iru uju ha ghọọ ịṅụrị ọṅụ, m ga-akasi ha obi, meekwa ka ha ṅụrịa ọṅụ wee kwụsị iru uju.+
13 “N’oge ahụ, ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke na ụmụ okorobịa na ndị agadi ga-eji ọṅụ gbaa egwú.+ M ga-eme ka iru uju ha ghọọ ịṅụrị ọṅụ, m ga-akasi ha obi, meekwa ka ha ṅụrịa ọṅụ wee kwụsị iru uju.+