Jenesis 42:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ruben wee zaa ha, sị: “Ọ̀ bụ na mụ asịghị unu, ‘Unu emehiela megide nwata ahụ,’ ma unu egeghị ntị?+ Lee, a na-ajụta ọbara ya ugbu a.”+ 2 Ihe E Mere 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe nụrụ,+ meekwa ihe+ ma kpee ndị ohu gị ikpe iji kwụọ onye ajọ omume ụgwọ ọrụ ya site n’ime ka o buru ihe o metara+ nakwa site n’ịkpọ onye ezi omume onye ezi omume+ site n’ịkwụ ya ụgwọ dị ka ezi omume ya si dị.+ 1 Jọn 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke kpọrọ+ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwaara na ọ dịghị ogbu mmadụ+ nke nwere ndụ ebighị ebi n’ime ya.+
22 Ruben wee zaa ha, sị: “Ọ̀ bụ na mụ asịghị unu, ‘Unu emehiela megide nwata ahụ,’ ma unu egeghị ntị?+ Lee, a na-ajụta ọbara ya ugbu a.”+
23 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe nụrụ,+ meekwa ihe+ ma kpee ndị ohu gị ikpe iji kwụọ onye ajọ omume ụgwọ ọrụ ya site n’ime ka o buru ihe o metara+ nakwa site n’ịkpọ onye ezi omume onye ezi omume+ site n’ịkwụ ya ụgwọ dị ka ezi omume ya si dị.+
15 Onye ọ bụla nke kpọrọ+ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwaara na ọ dịghị ogbu mmadụ+ nke nwere ndụ ebighị ebi n’ime ya.+