14 E nwere otu obodo nta, ndị bi n’ime ya dịkwa ole na ole; otu eze ukwu bịara ebe ahụ, o wee gbaa ya gburugburu, maakwa nnukwu ékpè+ ka o wee buso ya agha.
4 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru banyere ụlọ ndị dị n’obodo a na ụlọ ndị eze Juda bụ́ ndị a ga-akwatu n’ihi ékpè a mara nakwa n’ihi mma agha;+