Abụ Ọma 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo. Aịzaya 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube,+ meekwa ka a hụ+ ogwe aka ya nke na-aga ịdakwasị ndị iro ya, n’oké iwe+ nakwa n’ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ na oké mmiri ozuzo na oké ifufe mmiri+ na akụ́ mmiri ígwé.+
13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo.
30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube,+ meekwa ka a hụ+ ogwe aka ya nke na-aga ịdakwasị ndị iro ya, n’oké iwe+ nakwa n’ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ na oké mmiri ozuzo na oké ifufe mmiri+ na akụ́ mmiri ígwé.+