Abụ Ọma 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha nọ na-emegide m n’ụbọchị m nwere ọdachi,+Ma Jehova ghọrọ onye na-akwado m.+ Abụ Ọma 118:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mba niile gbara m gburugburu.+Ọ bụ aha Jehova ka m ji na-eguzogide ha.+ Aịzaya 50:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ònye n’ime unu na-atụ egwu+ Jehova wee na-ege ohu ya ntị.+ Ònye jeworo ije n’ọchịchịrị,+ onye na-enweghịkwa ìhè? Ya tụkwasị obi n’aha Jehova,+ daberekwa na Chineke ya.+
10 Ònye n’ime unu na-atụ egwu+ Jehova wee na-ege ohu ya ntị.+ Ònye jeworo ije n’ọchịchịrị,+ onye na-enweghịkwa ìhè? Ya tụkwasị obi n’aha Jehova,+ daberekwa na Chineke ya.+