Abụ Ọma 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova na-akwụ m ụgwọ dị ka ezi omume m si dị;+Ọ bụkwa dị ka aka m si dị ọcha ka ọ na-akwụ m ụgwọ.+ Abụ Ọma 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-adịghị eji mkpụrụ obi M* eme ihe efu,+Onye na-adịghịkwa aṅụ iyi ụgha.+
20 Jehova na-akwụ m ụgwọ dị ka ezi omume m si dị;+Ọ bụkwa dị ka aka m si dị ọcha ka ọ na-akwụ m ụgwọ.+
4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-adịghị eji mkpụrụ obi M* eme ihe efu,+Onye na-adịghịkwa aṅụ iyi ụgha.+