Diuterọnọmi 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lezie anya ka ị ghara ichefu+ Jehova bụ́ Chineke gị, i wee ghara idebe ihe o nyere n’iwu na mkpebi ikpe ya na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa;+ Abụ Ọma 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na mkpebi ikpe ya niile dị n’ihu m,+M gaghịkwa ewepụ ụkpụrụ ya n’ebe m nọ.+
11 Lezie anya ka ị ghara ichefu+ Jehova bụ́ Chineke gị, i wee ghara idebe ihe o nyere n’iwu na mkpebi ikpe ya na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa;+