16 Ọ bụ ya ga-ebi n’ebe dị elu;+ ebe ya dị elu nke e wusiri ike ga-abụ ebe siri ike mbanye,+ nke dị na nkume dị elu. A ga na-enye ya nri ya;+ mmiri ya agaghị agwụ agwụ.”+
14 mgbe ahụ, ihe Jehova ga-atọ gị ụtọ nke ukwuu,+ m ga-emekwa ka ị nọkwasị n’ebe ndị dị elu nke ụwa.+ M ga-emekwa ka i rie ihe si n’ihe nketa nke Jekọb nna nna gị,+ n’ihi na ọ bụ ọnụ Jehova kwuru ya.”+