Abụ Ọma 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe m kpọkuru gị, biko, za m, Chineke m bụ́ onye ezi omume.+N’oge ahụhụ, meere m ohere sara mbara.Meere m amara,+ nụkwa ekpere m. Abụ Ọma 18:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ị ga-emere m ohere sara mbara nke ga-aba ụkwụ m,+Nkwonkwo ụkwụ m agaghịkwa ama jijiji.+
4 Mgbe m kpọkuru gị, biko, za m, Chineke m bụ́ onye ezi omume.+N’oge ahụhụ, meere m ohere sara mbara.Meere m amara,+ nụkwa ekpere m.