2 Samuel 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee mara na Jehova emewo ka o guzosie ike dị ka eze Izrel,+ na o buliwokwa alaeze ya elu+ n’ihi ndị ya bụ́ Izrel.+ 2 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.
12 Devid wee mara na Jehova emewo ka o guzosie ike dị ka eze Izrel,+ na o buliwokwa alaeze ya elu+ n’ihi ndị ya bụ́ Izrel.+
9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.