1 Samuel 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid wee jụọ Ahimelek onye Het+ nakwa Abishaị+ nwa Zeruya,+ nwanne Joab, sị: “Ònye ga-eso m gbadaa n’ebe Sọl nọ n’ụlọikwuu ya?” Abishaị wee zaa, sị: “Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa.”+ 2 Samuel 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ozugbo ahụ, Abishaị+ nwa Zeruya bịara nyere ya aka+ wee gbuo onye Filistia ahụ. N’oge ahụ, ndị ikom Devid ṅụụrụ ya iyi, sị: “Ị gaghịzi eso anyị na-aga agha,+ ka ị ghara imenyụ+ oriọna+ Izrel!”
6 Devid wee jụọ Ahimelek onye Het+ nakwa Abishaị+ nwa Zeruya,+ nwanne Joab, sị: “Ònye ga-eso m gbadaa n’ebe Sọl nọ n’ụlọikwuu ya?” Abishaị wee zaa, sị: “Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa.”+
17 Ozugbo ahụ, Abishaị+ nwa Zeruya bịara nyere ya aka+ wee gbuo onye Filistia ahụ. N’oge ahụ, ndị ikom Devid ṅụụrụ ya iyi, sị: “Ị gaghịzi eso anyị na-aga agha,+ ka ị ghara imenyụ+ oriọna+ Izrel!”