1 Ihe E Mere 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Joab wee nye Devid ọnụ ọgụgụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ; Izrel niile dị otu nde na otu narị puku ndị ikom na-ebu mma agha,+ Juda dịkwa narị puku anọ na iri puku ndị ikom asaa ndị na-ebu mma agha.
5 Joab wee nye Devid ọnụ ọgụgụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ; Izrel niile dị otu nde na otu narị puku ndị ikom na-ebu mma agha,+ Juda dịkwa narị puku anọ na iri puku ndị ikom asaa ndị na-ebu mma agha.