Ọnụ Ọgụgụ 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Izrel e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ụlọ ndị nna ha si dị; ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè ahụ, n’ụsụụ ha, dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ndị a bụ ụmụ Izrel e debara aha ha n’akwụkwọ: narị puku mmadụ isii na otu, narị mmadụ asaa na iri atọ.+ 1 Ihe E Mere 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Devid agụghị ndị gbara afọ iri abụọ gbadawa ọnụ, n’ihi na Jehova kwere nkwa ime ka Izrel dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+
32 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Izrel e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ụlọ ndị nna ha si dị; ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè ahụ, n’ụsụụ ha, dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise.+
51 Ndị a bụ ụmụ Izrel e debara aha ha n’akwụkwọ: narị puku mmadụ isii na otu, narị mmadụ asaa na iri atọ.+
23 Devid agụghị ndị gbara afọ iri abụọ gbadawa ọnụ, n’ihi na Jehova kwere nkwa ime ka Izrel dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+