Abụ Ọma 130:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A sị na ọ bụ njehie ka ị na-ele,+ Jaa,Jehova, ònye pụrụ iguzo?+ Hosia 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jirinụ okwu na-egosi nchegharị lọghachikwute Jehova.+ Unu niile, sịnụ ya, ‘Gbaghara njehie anyị;+ nara ihe dị mma, anyị ga-enyekwa gị ụmụ ehi bụ́ mkpụrụ egbugbere ọnụ anyị.+ 1 Jọn 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị,+ o kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa onye ezi omume, nke mere na ọ ga-agbaghara anyị mmehie anyị, sachapụkwa anyị ajọ omume niile.+
2 Jirinụ okwu na-egosi nchegharị lọghachikwute Jehova.+ Unu niile, sịnụ ya, ‘Gbaghara njehie anyị;+ nara ihe dị mma, anyị ga-enyekwa gị ụmụ ehi bụ́ mkpụrụ egbugbere ọnụ anyị.+
9 Ọ bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị,+ o kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa onye ezi omume, nke mere na ọ ga-agbaghara anyị mmehie anyị, sachapụkwa anyị ajọ omume niile.+