36 “‘Ma m ga-eme ka obi lọọ ndị fọdụrụ n’etiti unu+ mmiri n’ala ndị iro ha; mkpọtụ nke akwụkwọ ifufe na-ebugharị na-eme ga-eme ka ha gbaa ọsọ, ha ga-agba ọsọ dị ka ebe mmadụ na-agba ọsọ n’ihi mma agha, ha ga-adakwa n’enweghị onye na-achụ ha.+
25 Jehova ga-eme ka e merie gị n’ihu ndị iro gị.+ Otu ụzọ ka ị ga-esi gaa ibuso ha agha, ma ị ga-esi n’ụzọ asaa gbaa ọsọ n’ihu ha; ị ga-aghọkwa ihe ga-eme ka alaeze niile nke ụwa tụọ ụjọ.+